album cover
Ezinne
2,199
Afro-Pop
Ezinne was released on July 4, 2023 by Lapez Records as a part of the album Ezinne - Single
album cover
Release DateJuly 4, 2023
LabelLapez Records
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM119

Credits

PERFORMING ARTISTS
PC Lapez
PC Lapez
Performer
COMPOSITION & LYRICS
PC Lapez
PC Lapez
Songwriter

Lyrics

Ndi Nne mama
Isokwa ehh
Ugogbe ezi na ulo
Isokwa eh
Afo mulu eze
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
My golden mother
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Onye riwe ihe ka nne enyenam
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ogoli ma obi di ya
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ugogbe ezi na ulo oh
Isi waba nwa nu eh
Nne ka oga akpo nu
Afo ruwa nwa nu eh
Nne ka oga akpo
Aguru gu bam mama m enyeghim nri
Onye ga enyem oh oh
Isi waba m mama m eleghim anya Onye ga elem oh oh
Chukwu gozie mama
Olisa gozie mama
Etu obula msiri mejo Nnem oh
Nne gbaghalu
Okwu obula mkwuru kwujor
Nne gbaghalu
Obu amagha ama na eme anyi oh
Obu amagha ama na eme anyi ezi nwanyi gbaghara ah
Ahh ahh
Mgwa kilibe nu nwanyi mara nma ah ah
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Mgwa kilibe nu nwanyi mara obidiya Eh
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ure nwanyi oh oh
Nne m amaka oweyii
Nne muru m amu oweyii
Njele njele oweyii
Ayele ayele oweyii
Iyele iyele oweyii
Mama mama oh ah ah
Obu ghi ma nwa
Onye ga enyem
Obu ghi ma nwa
Onye ga enyem
Obu ghi ma nwa oh
Onye ga enyem
nne zucha nwa nue
Nwa azuo nne oh
Nne letacha nwa ya anya
Nwa to olewe nne oh
Ikpatacha ego n’elu uwa nne gi aka nuru
Na nleka
Igbaru loss oh
Igbaru loss oh
Ikpatacha ego n’elu uwa nne gi aka na ata afufu
Igbaru loss oh oh
Igbaru loss oh oh
Amara seliwe
Amara seliwe
Iyo oko
Amara seliwe
Amara seliwe
Amara seliwe
Egwu mu oh kam na eti oh
Amara seliwe
Amara seliwe
Amara seliwe iye iye iye iye
Mama mama ah ah
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Nne m oh iga adi yeh
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ure nwanyi oh oh
 Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ukwu George
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Akpa rice oh
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ya na akpa beans oh
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
For my mama
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Good house oh
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Good health oh
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
Everything good good
Iya ah Ezi Nne n’ iga adi
For my mama ah ah oh
Written by: PC Lapez
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...