Upcoming Concerts for Flavour

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Flavour
Songwriter
Owoh Chimaobi Chrismathner t/as Zoro
Owoh Chimaobi Chrismathner t/as Zoro
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Kezyklef
Kezyklef
Producer

Lyrics

Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Oh-ohh
Ogboo nwa Edeene, Ogboo nwa Edeene, Ogboo nwa Edeene
Na nkụta m kpụtara, ataa mụ
Kpụlụ ya jebe afịa, kpụlụ ya jebe afịa, kpụlụ ya jebe afia
Ive afịa datalụ, i lee ya
I kpushikwee nọnwe, na ọ gakwa atakwa onye ọzọ
Nnaa, mbọọ, ịtọ, ịnọ, ise, isii, asaa
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Onye ọ dị ka ọ bụ, ọ fụta o welụ m ata ncha, iyoo
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
O vu nke mụ eje, nke ya a na-anyịji ya onu o
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Ọ bịara abịa ga-ananụ, ebe a abụrọọ obodo anyị o
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Iyo, iyoo aa, iyoo oo o ah
O shiri gịnị?
Iyoo aa, iyoo oo o ah
Ngwa, pahitewe ya
Iyoo aa, iyoo oo o ah
O shiri gịnị?
Iyoo aa, iyoo oo o ah
Ngwa, pahitewe ya
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Oh-ohh
Ngwa kụbalụnụ mens m aka (Erente ee)
Kụbalụnụ guys m aka (Erente ee)
My guys bata obodo, obodo edelụ (Erente ee)
My guys bata obodo, obodo ekwelụ (Erente ee)
Enwelụ mụ boys na-eli ego, n'ụkọ ego
Boys na-eke ego, n'ụkọ ego
Gị bia zọọ ọkpa n'anị, a gbaa mkpọnanị, onye ji nkụ na-esi ero
Ị fụnụ m, i soro m kelee Chi, na ọọ m bụzi ife a na-achọ
Ị chọọ asa ma esi ofe achị, ị fụ na ezi nwaanyị dị ụkọ
Ọ bụụ na ị dịghị akpọ afa ego, nnwa biko kpọwa mụ n'ụbọ
And mụwa abụrọ okụkọ ike, mana ọọ mụ bụ ihe a na-akọ
Nekwa mụ, nekwanụ nwata (Hoooii)
Shị na onye ọ chọlụ bụ Waga (Hoooii)
Ị takọlụ, lachakọlụ peppersoup m, bịa na ị na-ahụ mụ ka maga (Hoooii)
Ị dị bad, adị m badder (Hoooii)
Anyị jụọ ese gị n'Iyana Ipaja (Hoooii)
Tabitaa ataa, tabitaa, mụ bụ agụ bụ nnwa nkịta a na-amaja? (Hoooii)
Ogboo nwa Edeene, Ogboo nwa Edeene, Ogboo nwa Edeene
Na nkụta m kpụtara, ataa mụ
Kpụlụ ya jebe afịa, kpụlụ ya jebe afịa, kpụlụ ya jebe afia
Ive afịa datalụ, i lee ya
I kpushikwee nọnwe, na ọ gakwa atakwa onye ọzọ
Nnaa, mbọọ, ịtọ, ịnọ, ise, isii, asaa
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Onye ọ dị ka ọ bụ, ọ fụta o welụ m ata ncha, iyoo
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
O vu nke mụ eje, nke ya a na-anyịji ya onu o
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Ọ bịara abịa ga-ananụ, ebe a abụrọọ obodo anyị o
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Iyo, iyoo aa, iyoo oo o ah
O shiri gịnị?
Iyoo aa, iyoo oo o ah
Ngwa, pahitewe ya
Iyoo aa, iyoo oo o ah
O shiri gịnị?
Iyoo aa, iyoo oo o ah
Ngwa, pahitewe ya
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Oh-ohh
Ngwa telee fụtawa dụ
Nnete m onye ga-akpọ gị afa, Ijele
Ọ tọlụ m fụta
Ọ fụ ego, welụ na-akpọ anyị Ijele
Avịarụ m avịa, na enu ụwa abụrụkwaa ebe anyị vi
Onye nwụrụ amaghị ive na-aja
Ụwa bụ ọ nafụrụ, ọ nadee
Nnaa, mbọọ, ịtọ, ịnọ, ise, isii, asaa
Anyị ejeke amata ndị akwa shiri ike n'ukwu
Oh-ohh
Written by: Chimobi Owoh, Chinedu Izuchukwu Okoli t/as Flavour, Chinedu Okoli, Kezzy Klef, Owoh Chimaobi Chrismathner t/as Zoro
instagramSharePathic_arrow_out