Featured In

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Godwin Ugochukwu Eneh
Godwin Ugochukwu Eneh
Songwriter

Lyrics

[PreChorus]
Nwa, ịkenelụ m, ịkenelọ m
I don't care
Chi m echetago m, Ochezọlọ m
Ochezọlọ m, Ochezọlọ m
Ọlụ nwoke ka na-efollow up
Ike nwoke bụ bụ follow come
[Chorus]
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
Ego one ka m ga-akpata iwee kpọwa m "eze ego"?
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
How much is money, nwa?
Ego one bụ ego?
[Verse 1]
First of all, m na-eto your sexiness
Ebe ịchọlọ ibu my call, welụ egwu a ka MMS
Ịdị sharp and ịdị tall, Ọyibo gị dị excellent
Ihe ibu na azuụ bụ bomb and ịdịkwu intelligent
Otego m ji anwụlụ gị, nwa, since ị na-agụ na Queens
Mgbe anyị na-akụkpọ na dragon, mgbe anyị na-eyi agbagba jeans
Nwanne, nezienụ Chinenye mbọsịa bụzịkwa chic
And from ihe m na-afụ na alụ gị, nwa, ị bụ onye league
When I looked in your eyes
You got me hypnotized
Your prowess dị very demanding, I have to decide
'Cause amarọ m your mind
Ịchọzi ịhapụ m behind
Nwa m ga-ekwechilikwa gị, 'cause your type dị hard to find
[PreChorus]
Nwa, ịkenelụ m, ịkenelọ m
I don't care
Chi m echetago m, Ochezọlọ m
Ochezọlọ m, Ochezọlọ m
Ọlụ nwoke ka na-efollow up
Ike nwoke bụ bụ follow come
[Bridge]
Nwa, kee ka imee
Nwanyị ọma, m na-ekolụ your sexiness
Sọsọ onye mgbu ga-ebute gị mechaa kpọwa giị ex
Ọbụlụ na ịma mma bụ class, ị na-agbagodị first
Ị na-agbagodị first
[Chorus]
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
Ego one ka m ga-akpata iwee kpọwa m "eze ego"?
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
How much is money, nwa?
Ego one bụ ego?
[Verse 2]
Ị na-eme ka ọọ na ịmarọzi m, ọkwa mụa bụ Quincy Raph
Onye mmapị dị ka gị, ị na-enyokwa m then ka giraffe
Na lesson class
Anyways, all these were in the past
But e develop m a feeling I never knew would last
Bombastic, very fantastic
Negodị obi the nwa, the thing ka kwị chịm ka plastic
I'd love to play in that your field, Stephen Appiah
Ịdị ka sharp, ị na-elotelụ m Regina Askia
How far, ama m na at first ị dị scared, ị sị m na love, ịchọlọ ya
Plus na Emeka bịa na akọlụ gị everything m na-akọlụ ya
Nwa hapụ ndị okpolo a, sọ Belgium ka ha na-ebughalị
Afịa gị bụ dachịị, ya melụ all these men ji elughalị
[PreChorus]
Nwa, ịkenelụ m, ịkenelọ m
I don't care
Chi m echetago m, Ochezọlọ m
Ochezọlọ m, Ochezọlọ m
Ọlụ nwoke ka na-efollow up
Ike nwoke bụ bụ follow come
[Bridge]
Nwa, kee ka imee
Nwanyị ọma, m na-ekolụ your sexiness
Sọsọ onye mgbu ga-ebute gị mechaa kpọwa giị ex
Ọbụlụ na ịma mma bụ class, ị na-agbagodị first
Ị na-agbagodị first
[Chorus]
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
Ego one ka m ga-akpata iwee kpọwa m "eze ego"?
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
How much is money, nwa?
Ego one bụ ego?
[Outro]
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
Ego one ka m ga-akpata iwee kpọwa m "eze ego"?
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
How much is money, nwa?
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
Ego one ka m ga-akpata iwee kpọwa m "eze ego"?
Ego one bụ ego?
Ego one bụ ego?
How much is money, nwa?
Ego one bụ ego?
Written by: Godwin Ugochukwu Eneh
instagramSharePathic_arrow_out