Music Video

Nuno Zigi - Free Spirit (Visualizer)
Watch Nuno Zigi - Free Spirit (Visualizer) on YouTube

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Songwriter

Lyrics

Zigi, raa!
Ahn!
Hear me out on this one
Let’s get 'em
Aii
Sick and tired of NEPA, ya ka mụnwa ji chọọ the solar
Naịra afụgo m enough, m switch-ie side to pounds and dollar
Ike gwụ m ịkụ your babe, enwee m a million ways to tell her
Mana, if I fail to hammer, nwanne, kee ihe m ga-akọlụ my mother?
Go hard or go home (go home)
I think I want both
Achọọ m i-hit ya big without being hit, ka wealth m luo home
Emee m the grind legit, facie na-akwụ ụgwọ bụ ezigbo legit
Ebe m dị married to hustle na-enye m ego, even afọ ọsịsa ama mmenwu m to cheat
Aii
Even na lockdown (lockdown)
Bobo Dey shutdown (shutdown)
Sun up to sun down (sun down)
We no dey backdown (backdown)
Life kụbulu anyị hands down
But we no go backdown
From nobody to the talk of the whole town
Ị ma n-facenwu the face of O Town, woah!
Kama m ga anọkata maa imi na street, m welụ last card m gwọọ the azụzụ
Kama a ga-anọkata sị na akụ nyịlị m, mụnwa adị mean jee nụọ onye Agụlụ
Asịna say na the boy dị vain, maka na ị fụbelọọnụ ife anya m fụlụ
Adịna quick to judge, maka o nwee ike ife ị nụrụ abụlọọ ife mmụnwa kwulu (Woah)
Chukwu ekwena ka onye kwesịị ị-carry m along bịa dị carried away
SIM m elugo 19, Oluwa na Ị ga-emelụ m ya today today
Men ga-analụ aka
Ị ga-emelụ boys salaka
M ga-achụsịzi aka, gbalụ aka?
Mee ka m tibe mkpu ọṅụ, ka m ṅụlụ gbagagba, yeah
Nwanne ị fụkwalụ cash Olisa nyelụ m dash?
Otu a m nọgodu now, mụnwa adịị anọzi attach
Atti m niile Versace
Plan m, e dey hatch
Plan igo my yacht dị intact, woah!
The throne is mine, abụrọọ ife a na-etili sọ amen, amen
I had to go and grind, to get 'em, get 'em, get 'em
Zigi
Mgbe m ga-a-recall memories
Otu m si labor ka Hercules
Mgbe m na-achọ ụzọ ka onye kpulu isi
Ya bụlụ n’ime my Mercedes
Reaping the fruit of my labor now, nwanne kụpụ, na ị marọọ mgbe m kụlụ ya
Adị m ene anya n’azụ eli the money, maka enerọọ m anya n’azụ mgbe m chụlụ ya
From ikili na the sideline
Nwoke pasazi na frontline
Nnwa mmanụ hit-ii goldmine
Kwụnyelụ men pipeline
Mụ na egwu m nọ na chart all man, mana ị maa nfụ m online
Ị chọọ number m, jụọ asa gị, ọ dịka m nyelụ ya my main line
Zigi, raa!
Extra ordinaire
Written by: Ayadinuno Okechukwu Obiora
instagramSharePathic_arrow_out