Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Ugoccie
Ugoccie
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Favour Ugochi Anosike
Favour Ugochi Anosike
Songwriter

Lyrics

[Intro]
Ugoccie!
[Chorus]
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
Ehyaa, ehyaa, eh
[Chorus]
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
But I no send oo, send oo
[Verse 1]
I carry my last card
Eji mụ ya baa flight
Jewenụ Ọba ooo, ihe fọzi mụ na aka 2five
M rute Asaba, enter bus 1five, bata Ọba
People dị ka aja oshimmiri, nna, mchelu na ọ bụ concert
Anụ efi gbalụ kasa
Blue nun dịka water
To the point na Obi Cubana jizi bundle ego wee melụ soccer
Ụmụ nwa gbalụ kasa
Yahoo boy bụzi pickers
Ugochi, dont be shy, pickiri ego, don't be shy
Them start to spray money
Jowi Zaza na Emoney
Mchee aka ka m họlụ ego
Bancer want to strangle me
Leenụ bouncer chọọ ipigbunụ m
Bouncer, bouncer, why?
Bouncer, bouncer, chai
Odozi sokwulunụ bụlụ my mother nụ
Bouncer, bouncer, why?
[Chorus]
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
Ehyaa, ehyaa, eh
[Chorus]
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
But I no send o, send o
[Chorus]
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
But I no send o, send o
[Verse 2]
So I have to turn back
Mjee ka m silinụ back yard
Mbangane
Ndị aka na akpa ka obi, ka obi zuru my bag
Mmadụ zọọ m jaja
Welụ boot zọọ mụ ncha
Ọkwanụ sapa ji mụ ji gi, hanụ m aka
Money I no pick, body dey pain me
Mmiri erigo my things na Lekki, double loss
Money I no see , e just dey vex me
Mmiri erigo my things na Lekki, double doings
Them start to spray money
Jowizaza na E-Money
Mchee aka ka m họlụ ego
Bouncer wan to strangle me
Leenụ, bouncer chọọ ipigbunụ m
Bouncer, bouncer, why?
Bouncer, bouncer, chai
Odozi sokwulunụ bụlụ my mother nụ
Bouncer, bouncer, why?
[Chorus]
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
Ehyaa, ehyaa, eh
[Chorus]
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
But I no send o, send o
[Outro]
Ntụnụtọ na sea, ezigbo nwoke ọma
Maazị gburu 1, I throway salute
Obi Cubana, ekele m gị, odogwu n'Ọba
Arthur Anayọ Eze, E-Money
Cubana Chief Priest, ekene m gị
Jowi Jowi Zaza, ekene m kene gị
Celebrity Barrister, Chukwu gozie gị
Eje mụ na nke Cubana jee bute ego
Esi mụ Lagos jee ka m butenụ ego
With mmiri mara m
Ịfụ ihe mmiri meren m
But I no send ọ, send o
Written by: Favour Ugochi Anosike
instagramSharePathic_arrow_out