Credits

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
Phyno
Phyno
Performer
Zoro Swagbag
Zoro Swagbag
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Flavour
Songwriter
Phyno
Phyno
Songwriter
Zoro Swagbag
Zoro Swagbag
Songwriter

Lyrics

Ọ wụ onye mere ive na-ada?
Nwunne m oo o, eyii
Ọ wụ onye mere ive na-ada?
Na nje ee, na nje
Nwa ṅnụnụ nọ na ngigi, egwu emewe
Anyị ejewe
Anyị apụwa
Ijele nnwa n'Igbo, na egwu emewe
Achalugo nwaanyị, ngwa, gbaalụ m egwu nụ
Maka na ị gbata ọfụma, m gbuolụ ghụ ewu
Mberede ka-eji ama dike, iyee
Bicycle na-eweghị brake na-agba ajọ ọsọ
Anyị ejewe, anyị ejewe
Ebe anyị pụtara, ive emewe
Ebe anyị pụtara, a na-edege
Ị mazikwa na ive erike?
Bụgambụ, ọ dị ọfele?
Kịrịrịmbụ (Anyị apanie)
Ị ma na anyị gbakoro pụta ngwa (Bụgambụ)
Na ive emewe oo (Mmemme)
Bụgambụ (Mgbomgbo)
Kịrịrịmbụ (Anyị apanie)
Ị ma na anyị gbakoro pụta ngwa (Bụgambụ)
Na ive emewe oo (Mmemme)
Ị nụ the sound, ị ga-ekogodi
Anyị gbuchaa, ka anyị elii loco
Aka n'ogbe, anyị etikeshiwe
Rest in peace, Sam Loco
All I need bụ choco
Ka m nyaa the beat ka ọọ motor
First class, n'ime ogbe
Nwanne, m ga-egosị gị asambodo
Ha ka n'akụ aka na gbamgbam
Obele oge now, ha alụọ kam
Mụ na men na-atụ ife ọlụ
Ma anyị zukọọ n'ụbọ Nkanụ
Dịka, ije yikwa silipon
Dịka, Waga bụkwa King Kong
Dịka, a Flavour nwa ama ama
Lace gị a bụkwanụ coupon
****, killi song
Anyị ga na-apali ife, till-i dawn
Ma ị marọọ agba hepem, hekem
Tee ụgba, till you feel among (Ibe)
Iyee, na nje ee, na nje
Nwa ṅnụnụ nọ na ngigi, egwu emewe
Anyị ejewe
Anyị apụwa
Ijele nnwa n'Igbo, na egwu emewe
Achalugo nwaanyị, ngwa, gbaalụ m egwu nụ
Maka na ị gbata ọfụma, m gbuolụ ghụ ewu
Mberede ka-eji ama dike, iyee
Bicycle na-eweghị brake na-agba ajọ ọsọ
Anyị ejewe, anyị ejewe
Ebe anyị pụtara, ive emewe
Ebe anyị pụtara, a na-edege
Ị mazikwa na ive erike?
Bụgambụ, ọ dị ọfele?
Kịrịrịmbụ, anyị apanie
Ị ma na anyị gbakoro pụta ngwa (Bụgambụ)
Na ive emewe oo (Mmemme)
Bụgambụ (Mgbomgbo)
Kịrịrịmbụ, anyị apanie
Ị ma na anyị gbakoro pụta ngwa (Bụgambụ)
Na ive emewe oo (Mmemme)
Abegi, give me chance
Nwa mkpi is a goat
And the nama is a cow
Abegi, give me chance
Gị metụ mụ aka, e werụ m mma e we hewee gị ishi
Ị bụ nwa onye?
Ị tarụ ji ego one?
Aya ya oho, aya aya oho
Aya ya oho, ukwu nụ we akayịgo gị eka
Igbo nwele men nọ na Ghana, ee
Men nọ Addis Ababa
Pretty girls ka Nabana
Abado fa Dolce & Gabanna
Ogene, ebili
A baje na kitchen, o tikpili
Ijele, e kwechiri
Ụtaba dị be m, ị bịa, i kechiri
Ebele jụlụ inye m otele
Na-eyele na ọ fụlụ Phyno na Ijele
Igbo nwere awele, na Igbo adịrọọ obele
Na Agụiyi, na Ojukwu, na Owele
Na ọ dịrọọ ọfele nụ, na ọ bụụ na i kwere nụ
Kwewere m ishi ka ngwere
Emekwala ifele, butuo ukwu ka felele
Tewe ka i tolu n'Owere
Omenanị, omenanị
Ị kpọọ ashị omenanị, i dihigolu than a clipper
Mkpọnanị, mkpọnanị
Boys na hammering ka asị na ọọ pan na tinker
Na nje ee, na nje
Nwa ṅnụnụ nọ na ngigi, egwu emewe
Anyị ejewe
Anyị apụwa
Ijele nnwa n'Igbo, na egwu emewe
Achalugo nwaanyị, ngwa, gbaalụ m egwu nụ
Maka na ị gbata ọfụma, m gbuolụ ghụ ewu
Mberede ka-eji ama dike, iyee
Bicycle na-eweghị brake na-agba ajọ ọsọ
Anyị ejewe, anyị ejewe
Ebe anyị pụtara, ive emewe
Ebe anyị pụtara, a na-edege
Ị mazikwa na ive erike?
Ọ wụ onye mere ive na-ada?
Nwunne m oo
Ọ wụ onye mere ive na-ada?
Ọ wụ onye mere ive na-ada?
Ọ wụ onye mere ive na-ada?
Written by: Flavour, Phyno, Zoro Swagbag
instagramSharePathic_arrow_out