album cover
Ekele
2
Music
Ekele was released on November 2, 2025 by Jupiter Record as a part of the album Ekele - Single
album cover
Release DateNovember 2, 2025
LabelJupiter Record
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM92

Credits

PERFORMING ARTISTS
vigoboy
vigoboy
Performer
chidi Sunday
chidi Sunday
Electric Guitar
COMPOSITION & LYRICS
chidi Sunday
chidi Sunday
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Victor Jones
Victor Jones
Producer

Lyrics

mbo ha gbara eteka
ife ha mere erike
ikwa tu m bu olu fa
olu aka fa di funny
so so ochi ka na achi fa
ha nwa ka Ike ga agwu kwa
osisi adi Ami nkpuru
iwe na onuma ajoka
fa na ato di ka onugwu
obulo mmadu ka na efe
ujo adi atu afo oburu uzo
ihe mbu ka nga abukwa
Maka ndi iro apughi ikwa tu m
nwa agu adi ata afifa
muwa achoro Akiko
azu na m ka aturu
ihe di mma na amasi m
isikwa na oma mbalum
iheoma akpo na gi iru
do me I do you
ka anyi mara onye oga ebu Uzo nwute
ifeoma asolo gi nso
so Anya ufu ka I na enwe kwa
akwa ariri ka I na ebe
na mmadu na aga na iru
mma onye nwa noro nkiti
akpo ya na obu ezuzu
obi ha di ka nkume
ha adi eku ume ka mmadu
so ife ojo ka ha na eche
ha ji ya nwe hiri isi
mma mmadu buru chukwu
ke ihe mmadu aka emekwa
ajuju ka na ajukwa
onye nwe egwu ga asakwa
ge nu nti ka inuru onu m
mmadu buru chukwu
fa ga eho gi ka afifia
ihe ichoo ibu ima mbukwa
so afufu ka iga na ata
sir na mma ka iga na aza
uche ha na ibu ezuzu
ha ga afu gi na achi kwa
obi ebere fa enwero
fa adi eche di ka mmadu
Akiko eji afa gi koo
inu ya okwa I ga ebekwa
mmadu na egbu mmadu
mmadu bu ekwensu afulu anya
mma otiti Dili chukwu
na mmadu aburo chukwu
E genu nti na egwu mma
ighota ife na akowa
afa nwa chidera
ihe chi dere odego
onwero ihe ga egbu chi m
ihe mbu ka nga abukwa
I am that I am
so you kupulu m a hater
your tears bu they joy
ejina m muwa achoro
if I see them nga ekwe ekwe
nga Anu ya di ka ogu
ka nwe topu onwe m na agbo
osi m cho na iga achota eeh
kuo na oga emeghe eeh
yoo na iga yota eeh
kpee na iga ekpete eeh
ekpere azara aza
nwa na ebugazi
prince of Persia
nothing dey bother man
nwoke kwuzi at ease
ifeoma front and back
I can never lack again
kita fa na ebezi now
no peace for the wicked
they cup is over flow
kita iko fa ejugo now
and they can't do more than it
Ike fa ada go mba now
so ihe na afu bu they falling
the shame is on they face
Maka fa nwa akwusi Wu rom
amanu ndi ana eze kwa
ihe mbu ka m nga abu Kwa
Maka nwa agu adi at afifa
so abuba ka na eri kwa
o na agba mmanu Bute
ifeoma ezugo m aru
ekpere fa ka m turn to a begger
mma chi m juru aju
nwa bukwa ugogbe
nezie nu ka m si emuke
kita Anya fa akpo go
okwa ugbo ha ekpu go
and kita ha na ebekwa
ndi mean aga na iru
and now nwa na amacha
aja nchulu abago
Ori go ya ka nke Abel
and Cain afulo azu m ooh
iheoma ahu okwa ome go
obi m bu so anuri
nezienu ka m si ebezi
so so aka ka na efe kwa
okwa ego ka na agha kwa
okwu akpu na onu okwa afa m
isielu m onya oga amaghi
obi ojo ha ama mezuu
nkaata ikpara na isi yi
echi che ichere na obi yi
oburu ifeoma ya Mee
oburu ife ojo na isi gi
isi kote evu ya gba
na agba mbo ka obara m
ikwa tu m bu olu aka gi
isikwa na oma mbalu m
ifeoma akpo na gi iru
Written by: Ezeh chidi sunday
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...