Music Video

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ayadinuno Okechukwu
Ayadinuno Okechukwu
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Xxbeatz
Xxbeatz
Producer

Lyrics

[Intro]
Kee ihe na-eme, kee ihe na-eme
Zigi, raah!
I got my brothers from the east, the list endless
Kee ihe na-eme, kee ihe na-eme
Otu, I dey rep nwanne keezi, ihe ịmachakwa
Lego, yeah
[Verse 1]
One night stand m, anọgo my house two days
Kpọọ mmanya na club, ụmụazị e-send-ro who pays
Onye ọ dị na ọnụ, onye ọ dị na aka, Zigi
Doh, soh, doh, nnukwu ajụjụ
What do you do for a living? Ife popo jụụ mụ
Mụnwa sị ya, "I'm a trap boy"
Ụmụ nwaanyị malụ mma na-akpoọ m fine boy
Bad boy, dị good na BED
TDB
Benefit dị na ibu my bae ka EDD diị enormous
Ị ga-e-take place that my gal bi na Thomas
A-doubt-na m, a-doubt-na m
[Verse 2]
Bae bịakwa welụ D
Amakwa m na ịbụrọ V
Anyị dị familiar, anyiị gaba without but for now, anyị ga-ejikwa C
Then she google me
Kpọba m "baby, baby"
Sure plug suppose dey sure, no be maybe, maybe
M nụọ nwaanyị now, m have-ba sọ raw sex
Boy or girl dad, depending on the one she born first
Ndị police bụ ife ga-search my conscience
A ga-akpọ ndị press, a ga-hold-lụ m conference
Kịtaa buụ my time, reason why I wear Patek
Asa gị bụ pendant, ọnọ on my neck
She dey twerk
Student of the game, otego m dee WAEC
No be only my producer dey instrumental to my success
I learnt the ropes, nwa, ife niile nwee process
From the onset, e-take-rọ m nonsense
Stand tall, east of the Niger ka tower aAll Saints
Tell that guy wey dey fuck up na ụnọ ọgwụ na-eche ya
Doctor ga-agba ya ọgwụ, nwa, ọbụrọ agwụ na-akpa ya
No need for mercenary, nwa ọọ anyịnwa na-alụ ya
Ala ka ga-agba ya, wou-wou-wou
[Verse 3]
Boy got the sauce and the juice, no be zobo
Shit so insane, money, fame, mad combo
Best dressed girls now undress in my condo
Ị na-aasị m enwena anwụlị now, as in unto
Say what you wanna but never what you don't know
About me, you say it, I land you a low blow
I no wanna hear story, so-so and so-so
Rate mụ dị high, P2P on a low-low
Biz, biz
That's the only thing that's on my mind
The only thing I talk about
Ịgbayalịna ka roundabout, please abeg
My guts liberate m
My dreams motivate m
Binance liquidate m
My craft elevate m
Some gals denigrate m back then
Now abụzi m goals
Fa celeberate m
I no be stranger to the twist and turns of life
On God, a-relate m
Kee ihe na-eme, kee ihe na-eme
Zigi, raah!
[Outro]
My guts liberate m
My dreams motivate m
Binance liquidate m
My craft elevate m
Some gals denigrate m back then
Now abụzi m goals
Fa celeberate m
I no be stranger to the twist and turns of life
On God, a-relate m
Written by: Ayadinuno Okechukwu
instagramSharePathic_arrow_out