Credits

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Vocals
Hushpuppi
Hushpuppi
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Eaglet Davinson
Eaglet Davinson
Songwriter
Chibuzor Nelson Azubuike
Chibuzor Nelson Azubuike
Songwriter
Ramon Olorunwa Abbas t/as Hushpuppi
Ramon Olorunwa Abbas t/as Hushpuppi
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Alex Solano
Alex Solano
Immersive Mixing Engineer
Niphkeys
Niphkeys
Producer

Lyrics

You know the other day somebody ask me
Wetin be the best advice I fit give people out there?
And I tell am say
Una o
Make everybody run their own race
In their own pace o
Everybody destination dey different
And finish line no dey for this life
Anytime you reach your own point of celebration
You go collect your own congratulations
So, abeg, no try to please street and online pedestrian o
Street no get memory and pedestrians dey move on
Do your best at all times and do it for your self men
I see say pressure to do unboxing videos wan kill a lot of people
Abeg, take am easy on your self
Go work hard, abeg, life is too short
Ko so mo no, ijaya one
[Verse 1]
Oh my God o, amaghị m ebe m na-eje o
Na You dey incharge o, ife m na-ayọ bụ ọganiru o
And onye sị na ụwa ya kacha mma, nya pụta n'ogbo ka anyị fụnụnụ oo
Na jeje I dey o, I carry my cross dey go
[Chorus]
Nwoke esikekwe o
Nwoke esikekwe o
Nwoke esikekwe o
Nwoke esikekwe o
Ife anya mụ fụkwalụ na ọnụ m ama ekwunwukwa o
Akwa anya mụ bekwalụ na ọnụ m ama kọchakwa o
Ụwa bụ "onye melụ ike ya, ọ naa" (Naa, naa, naa, naa, naa)
Chuwku okike, nyenụ m amamife Gị oo (Ye, ye, ye, ye, ehhh)
Ụwa bụ "onye melụ ike ya, ọ naa" (Naa, naa, naa, naa, naa)
Ịmakwa na nwoke esikekwe o?
Ahhh, nwoke esikekwe o
Gị bụ onye na-eko aka
Ị na-aba, asị gị aka nyọ
Gị pụtawa na ife a ị na-eme, ịjụ
Malụkwanụ amalụ na ụwa bụ afịa
[Verse 2]
Anyị na-ayọ Olisa ka anyị fụ echi
Ogonogo ndụ na arụ isi ike
Ka akụ bụlụ osimili atata noo-nooo
Anya fụlụ ugo kene Chukwu
Echi eteka, onye ma echinụ
Onye dị ndụ ka nọ na ofe
Onye dị ndụ ka nọ na egwunụ
[Chorus]
Nwoke esikekwe o
Nwoke esikekwe o
Nwoke esikekwe o
Nwoke esikekwe o
Ife anya mụ fụkwalụ na ọnụ m ama ekwunwukwa o
Akwa anya mụ bekwalụ na ọnụ m ama kọchakwa o
Ụwa bụ "onye melụ ike ya, ọ naa" (Naa, naa, naa, naa, naa)
Chuwku okike, nyenụ m amamife Gị oo (Ye, ye, ye, ye, ehhh)
Ụwa bụ "onye melụ ike ya, ọ naa" (Naa, naa, naa, naa, naa)
Ịmakwa na nwoke esikekwe o?
Ahhh, nwoke esikekwe o
[Outro]
I know say a lot of una don miss me
Me sef miss una o, my people
I know say e no easy out there
Everybody dey find wetin dem go chop
But along the way, make una no find wetin go chop una o
Do your thing
It will inspire some and it will annoy some
But do it anyways
E pain dem
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno, Eaglet Davinson, Ramon Olorunwa Abbas t/as Hushpuppi
instagramSharePathic_arrow_out