Lyrics

[Intro]
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
[Intro]
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
[Chorus]
Anyị na-enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship
[Chorus]
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
Sing it with me, everybody, let's go
[Chorus]
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
[Chorus]
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
[Verse 1]
You've been so good to me
Faithful God
You are so good
You are so kind
[Verse 2]
King of all kings
Lord of all lords
Champion of champions
I am giving You the praise
[Chorus]
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
[Verse 3]
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
[Verse 4]
Ị dịghị agbanwe agabanwe
Ome mma
I juru obi m eju
Obi ọma
Ka m bulie Gị elu
Otito dịlị Gị
Eze ndị eze
Ana m enye Gị ekele
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
Ana m enye Gị ekele
Ome mma ee
Ome mma ee
I worship You
Ekele, ekele
Can I hear you give him some praise? Let's go
Ome mma, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Son of the Most High
Ome mma
Agbakwulu ezulu ike
Aka na-agwọ ọrịa
Echeta obi esie ike
Jesus, Ọ kwa Gị bụ nwanne otu onye?
Odogwu akataaka
Eze ụwa niile
Jesus, imeela
Anyị na-enye Gị ekene
Nna nala otito, na ọọ kwa sọọsọ Gị zuru ka emee
Odogwu akataaka
Anyị na-enye Gị ekele
Papa, ribe otito
Papa, nara ekele
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele
I worship You
Written by: Osinachi Joseph, Osinachi Kalu Okoro Egbu
instagramSharePathic_arrow_out