Lyrics
[Intro]
Ọbụ m na-eme? (Ọbụ m na-eme?)
Kolos na-eme (Kolos na-eme)
Ọbụ m na-eme oo? A na-ekwu nke i melụ, ị na-eme ọzọ (Ị na-eme ọzọ)
[Verse 1]
Chei, mkpụlụmmili adaa ewuzi, now boys on kolos (Boys on kolos)
Anya ọbala ọbala, Odogwu anya mme, boys on kolos (Boys on kolos)
See, if you greet me for road, I no answer, I dey on kolos (I dey on kolos)
If you chat me, I read, I no reply, anọ m on kolos (Anọ m on kolos)
Kidney anya ga-agbawa oo, boys on kolos (Boys on kolos)
Ọ dịka a na-agba war n'isi m oo, I dey on kolos (I dey on kolos)
[Chorus]
Ọbụ m na-eme? (Ọbụ m na-eme?)
Kolos na-eme (Kolos na-eme)
Ọbụ m na-eme? A na-ekwu nke i melụ, ị na-eme ọzọ (Ị na-eme ọzọ)
Ọbụ m na-eme? (Ọbụ m na-eme?)
Kolos na-eme (Kolos na-eme)
Ọbụ m na-eme? A na-ekwu nke i melụ, ị na-eme ọzọ (Ị na-eme ọzọ)
[Verse 2]
Boys ekoo, kolomental, boys on kolos (Boys on kolos)
Isi gị na-eku ume, anya gị ekochie, boys on kolos (Boys on kolos)
You dey use your phone torch find your phone, you dey on kolos (You dey on kolos)
Tupu ị gbaa kolos, jekwaa tachie, maka i mee kopụ (Maka i mee kopụ)
E-big, i sekwaa kolos, ọ na-asị gị gbaba ọsọ (Sị ya mba)
Ọ sị gị gbaba egwu (Sị ya mba)
Ọ sị gị mụba amụ (Sị ya no way)
[Chorus]
Ọbụ m na-eme? (Ọbụ m na-eme?)
Kolos na-eme (Kolos na-eme)
Ọbụ m na-eme? A na-ekwu nke i melụ, ị na-eme ọzọ (Ị na-eme ọzọ)
Ọbụ m na-eme? (Ọbụ m na-eme?)
Kolos na-eme (Kolos na-eme)
Ọbụ m na-eme? A na-ekwu nke i melụ, ị na-eme ọzọ (Ị na-eme ọzọ)
[Chorus]
Ọbụ m na-eme?
Kolos na-eme
Ọbụ m na-eme?
Ị na-eme ọzọ
Ọbụ m na-eme? (Ọbụ m na-eme?)
Kolos na-eme (Kolos na-eme)
Ọbụ m na-eme oo? A na-ekwu nke i melụ, ị na-eme ọzọ (Ị na-eme ọzọ)
[Outro]
Ọbụ m na-eme?
Kolos na-eme
Ọbụ m na-eme oo? A na-ekwu nke i melụ, ị na-eme ọzọ
Written by: Okoye Onyeka favour