Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Chike
Chike
Vocals
Zoro Swagbag
Zoro Swagbag
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Hope Yasso Dennis
Hope Yasso Dennis
Composer
Owoh Chimaobi Zoro Chrismathner
Owoh Chimaobi Zoro Chrismathner
Lyrics
PRODUCTION & ENGINEERING
Dee-Yasso
Dee-Yasso
Producer

Lyrics

Biko gwa m ebe m ga-eje, without Jehova
Biko gwam ife m ga-eme, without Jehova
I just wanna say thank you to You, for watching all over me o
Oh, oh! Oh o oh o
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Oh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Olisa ebuka
Olisa ebukalụ mụ o
Chukwu bi n'enigwe, ọ sọọsọ Gị na-enedo m o
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Biko gwa m ebe anyị ga-eje, without Jehova
Biko gwa m ebe m ga-anọ, without Jehova
I just wanna say thank you to You, for watching all over me o
I just wanna say that I'm grateful, for fighting all my battles
Uh, oh! Uh oh! Oh, oh, oh
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Oh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Papa, ana m egbunyelụ Yị
Neenụ ife Ị na-emelụ boys
Ekene ka anyị na-ebutelụ Yị
Ọ bụrọọ na anyị enweka choice
Afụgo m ebe I si from nothing, wee bunie nwaogbenye enu
Emeka mpa ya kwalụ barrow, mesịị bili n'ụnọ enu
Abụlọọ m onye ọbịa, nwanne, etolụ m na street
Agụụ na-apịcha men, a na-ekpochi men na pit
Mụ na Chukwu dị na mma, nnwa alụga m legit
Chimaobi, nwata anyị na-etiku, na-emezi na beat
Mụ na Chike, oziọma Chukwu ka anyị ji bịa
Chineke ebube dike, Papa wụ onye nwe ọlụ
Ọ kwa Ị na-eme mgbe ọ nyịrị dike
Ị si ka I dozielụ m ọnọdụ, chụọ m ijiji, mụ bụ efi na-enwerọọ ọdụdụ
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Eh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Oh! Papa, I just wanna say thank you (For watching all over me)
Kenee, kenee, keneelụ m Olisa m o
Kenee, kenee, keneelụ m Olisa m o
Keneelụ m Olisa m o, Olisa chebelụ m ndụ m o
For watching all over me
Keneelụ m Olisa m o, Olisa chebelụ m ndụ m o
For watching all over me
Keneelụ m Olisa m o, Olisa chebelụ m ndụ m o
For watching all over me
Magic beat
Written by: Chike Ezekpeazu Osebuka, Owoh Chimaobi Chrismathner
instagramSharePathic_arrow_out