Top Songs By Phyno
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
chibuzo azubuike
Composer
Lyrics
Phyno Fino
Oma-wonder
My name na-
Omabunmi (Rafụ ya)
God dey do
Chukwu na-enye
Chukwu na-enye
Ngwa bịa nụrụ ihe Chukwu na-eme (Na God de do)
Chukwu na-enye
Chukwu na-enye
Ngwa bịa nụrụ ihe Chukwu na-eme
Ije mụ welele (Oh no, no)
Ndụ mụ welele (Oh no, no)
Ụzọ mụ welele (Oh no, no)
Ije mụ welele (Oh no, no)
Ndụ mụ welele (Oh no, no)
Ụzọ mụ welele (Oh no, no)
Tell me what you see, when you look at me now
You go see the blessings of God in my life
Look at me then, and look at me now (Ije)
I'm a living testimony, nekwa, n'ihe Chukwu dere, O dewo ya
Ihe Chukwu nyere, O nyewo ya
Ihe m ga-abụ n'ụwa, O dewo ya
Ebe m na-eje n'ụwa, Ọ fụgo ya
Some say I no try, say I no go grow
Kịtaa, negodu anya, enwego m ya
Ha na-agba m mgba, mụnwa ezego ya
Ude Chukwu na-ede n'ime ndụ m
Ikwu na ibe bịanụ ka anyị kpụlịwa
Olisa bi n'igwe melụ mụ ọfụma
Bata n'ime ndụ mụ, lụọ ọlụ ọma
Wee sị mụ, nnwa m, jeenụ nke ọma
Chukwu na-enye
Chukwu na-enye
Ngwa bịa nụrụ ihe Chukwu na-eme (Na God de do)
Chukwu na-enye
Chukwu na-enye
Ngwa bịa nụrụ ihe Chukwu na-eme
Ije mụ welele (Oh no, no)
Ndụ mụ welele (Oh no, no)
Ụzọ mụ welele (Oh no, no)
Ije mụ elele (Oh no, no)
Ndụ mụ elele (Oh no, no)
Ụzọ mụ elele (Oh no, no)
Everyday, I dey look up to the sky
I dey see my God hand
Bless me, bless me, everyday
I'm wondering why
Why me, oh my Lord?
And I realize say
The Lord no de look face
Cos You bless me
I dey waka
You dey bless me
For inside
I know no wetin I dey do to deserve am o
He dey changing my life
He dey open my way
Na the reason why I dey stand dey sing, dey sing, dey say
Chukwu na-enye
Chukwu na-enye
Ngwa bịa nụrụ ihe Chukwu na-eme (Na God de do)
Chukwu na-enye
Chukwu na-enye
Ngwa bịa nụrụ ihe Chukwu na-eme
Ije mụ welele (Oh no, no)
Ndụ mụ welele (Oh no, no)
Ụzọ mụ welele (Oh no, no)
Ije mụ welele (Oh no, no)
Ndụ mụ welele (Oh no, no)
Ụzọ mụ welele (Oh no, no)
Tetem, tetem, yeah
Now, they say we on fire
Nwanne, nezienụ m anya
Akwụrụgo m, standing taller
And all my people holla
Ọya, biko, check-ie
That stone fa ncha reject-ie
Bụ the one Chineke select-ie
Ma n'ọchịchị, my people elect-ie
Nnwa, check-ie
I do this for the streets
I do this for my fans
They never let me down
Ha sị, nwanne, jide nke i ji, make the table go round
Now, we running the town
Ikwu na ibe bịanụ ka anyị kpụlịwa
Olisa bi n'igwe melụ mụ ọfụma
Bata n'ime ndụ mụ, lụọ ọlụ ọma
Wee sị mụ, nnwa m, jeenụ nke ọma
My God dey do
My God dey do
Oya, come and see wetin my God dey do
My God dey do oh
Dey do, dey do, dey do
Oya, come and see wetin my God dey do
My way, e open (Oh no, no)
My life, e open (Oh no, no)
My star dey shine
Better dey come
My way, e open (Oh no, no)
My life, e open (Oh no, no)
My star dey shine
Better dey come
Chineke duwe m
Ha jee nọọ n'azụ mụnwa ga-anọ n'iru
Ọ nọọ n'iru, m nọọ n'azụ
Ọ nọọ n'etiti naabọ, mụnwa efego aka, nwanne
The see the good wey God dey do
Chukwu na-enye (They don't know)
Ihe na-eme (God's blessing in my time)
He prepareth table in the presence of my enemy
Let my cup overflow
Let my people see the light
Melody
Written by: chibuzo azubuike