Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
DennyB
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Robert Lawani
Songwriter
Lyrics
NDI ARA lyrics
Nekwa oku
Eyi ooh
Okay
E no dey hard e dey body
Ibia na iru m inam aka
Íbia na azu m igwuo m anya
Ehyi ndi kwampitit na azu
Emelu m gi gini na anokwa m lane m
O le ihie mmelu ooh
Ina akpo m blood na achokwa ikposam brainm odikwa egwu ooh
Iga anu uda egbe ndi nso
Okw m gwa gi agwa
Okw m gwa gi agwa
Iga anu uda egbe Ndi nso
Iga afu ka osi adi
Iga afu ka osi adi
Relaxia
Iga anu uda egbe Ndi nso
Okay Ndi melemele na iru kwampiti na azu ndi ara ndi ara
Iga anu uda egbe Ndi nso
Wopu aka osiso itinye aka ole gi oku ke ife na eme di nna m a
Iga anu uda egbe Ndi nso
Ndi ara Ndi ara
Ne fa ndi ochonganoko
Ndi ara ndi ara
Eh ndi osu imi na ndi ogbampitoto
Ha ncha bu Ndi ara ndi ara
Ehe ma ndi Nwa Ndi ngbu na ndi ngbaji aka
Ndi ara ndi ara
Eh ndi ntaji anya ha na Ndi ntutu aka
Ha nine bu ndi ara ndi ara
But come to think of it ooh
Aloy kezi ife bute ntaji Anya
Ndi ara Ndi ara
I dey show u love naa
I dey show u love on a normal
Hancha bu Ndi ara Ndi ara
Kezi ife bute ntaji Anya na olua
Eh kezi ka osi
Ndi ara Ndi ara
Aloy idizav godiri uda egbe Ndi nso Aloy Aloy
Ha nine bu Ndi ara Ndi ara
Iga anu uda egbe ndi nso
Okw m gwa gi agwa
Okw m gwa gi agwa
Iga anu uda egbe Ndi nso
Iga afu ka osi adi
Iga afu ka osi adi
Relaxia
Iga anu uda egbe Ndi nso
Okay Ndi melemele na iru kwampiti na azu ndi ara ndi ara
Iga anu uda egbe Ndi nso
Wopu aka osiso itinye aka ole gi oku ke ife na eme di nna m a
Iga anu uda egbe Ndi nso
Ndi ara Ndi ara
Fancha all of them
Ndi ara ndi ara
Ha ncha bu Ndi ara ndi ara
Ndi ara ndi ara
Ha nine bu ndi ara ndi ara
Written by: Robert Lawani