Top Songs By Larry Gaaga
Lyrics
Ijele erubegonụ, mụ na onye ga-agba egwu, ee?
Ọ bụdụ mụ na onye ga-agba egwu m o?
Mụ na onye ga-agba egwu m, na ijele mụ na-eru e, ee?
Theresa Ọnụọra na ọọ mụ na-ekwu o
Onye ọma m ji eje mba, na ijele mụ na-eru ee
Onu e ji mara mba, na ọọ mụ na-agụ, nwanne m o
Mụ na-etinụ egwu nụ, mụ na onye ga-agba egwu ee
Onye ga-agba, ee?
Ị na-eme guy, achọrọ m ịma? (Aiyo)
Ọchọngọnoko, achọrọ m ịma? (Aiyo)
Ị gbagoro, gbadaa, achọrọ m ịma? (Aiyo)
Ị chọwa ịma na i jee na nke Emma (Aiyo)
Ijele ndị Igbo, anyị apụtago egwu (Aiyo)
Ezege ndị Igbo, anyị apụtago egwu (Aiyo)
Theresa Ọnụọra, na-agbanite egwu (Aiyo)
Larry Gaaga, ihewe ejewe eme
Ị na-eme ife mee m invite, make sure na ụmụ asa ya-abịa
And ị hazichaa table m, dese bottle men ga-ala
Ị hang-ịa men, malụ na bars aya aza
Ọzọ na pounds ama aga
Just malụ na alert ama aba
Nnwa, hapụ ife a kọlụ yị
Bunye m ukwu, ka m bọlịị
A bịa n'ọgbọ, na m tọlụ yị
Na-amacha maka na m chọlụ yị
Just maka na I wan jolly
Ọ sị "You're not the one for me"
Ọ kwa ị zalọọ m mgbe m kpọlụ yị
Bịa gwanụ m ife m melụ yị
Ebee
Ijele erubegonụ, mụ na onye ga-agba egwu, ee?
Ọ bụdụ mụ na onye ga-agba egwu m o?
Mụ na onye ga-agba egwu m, na ijele mụ na-eru e, ee?
Theresa Ọnụọra na ọọ mụ na-ekwu o
Onye ọma m ji eje mba, na ijele mụ na-eru ee
Onu e ji mara mba, na ọọ mụ na-agụ, nwanne m o
Mụ na-etinụ egwu nụ, mụ na onye ga-agba egwu ee
Onye ga-agba, ee?
A-ye ye ye ye ye ye ye
Na-eterụ m ee (Na-eterụ m egwu)
Na-agbarụ m egwu (Na-agbarụ m egwu)
Yọwarụ m ee (Yọwarụ m ee)
Kwashaashị wee
Ashị m, na-eterụ m ee (Na-eterụ m egwu)
Na-agbarụ m egwu (Na-agbarụ m egwu)
Chịsaarụ m ee
Shaashịwa ee
Ị makwa na ihe nkenụ akarịa m aka ee?
(Ejebe ejebe, anaba anaba, eburu ejebe)
Ị makwa na nnwa nkenụ emerụọ m arụ ee?
(Ọcha ka ọ maka, nke gị amaka, ị ma na ị maka?)
Otu, abụọ, atọ, anọ, ise, isii, asaa
From Monday luo to Sunday, anyị na-ele ife ka ọọ bazaar
Spending money by the bar
M tinyelụ nnwa nọ na the bar
Guy, atachigo m, voice m akpọchigo ka m enwezilụ catarrh
Nnwa, hapụ ife a kọlụ yị
Bunye m ukwu, ka m bọlịị
A bịa n'ọgbọ, na m tọlụ yị
Na-amacha maka na m chọlụ yị
Just maka na I wan jolly
Ọ sị "You're not the one for me"
Ọ kwa ị zarọọ m mgbe m kpọlụ yị
Bịa gwanụ m ife m melụ yị
Ebee
Ijele erubegonụ, mụ na onye ga-agba egwu, ee?
Ọ bụdụ mụ na onye ga-agba egwu m o?
Mụ na onye ga-agba egwu m, na ijele mụ na-eru e, ee?
Theresa Ọnụọra na ọọ mụ na-ekwu o
Onye ọma m ji eje mba, na ijele mụ na-eru ee
Onu e ji mara mba, na ọọ mụ na-agụ, nwanne m o
Mụ na-etinụ egwu nụ, mụ na onye ga-agba egwu ee
Larry Gaaga, ngị ka egwu na-akpọ oo
Onye ọma m ji eje mba, na ijele mụ na-eru ee
Ijele ndị Igbo ka egwu na-akpọ oo
Flavour nwanne m, na ijele m na-eru e, ee
Anyị ga-agbazili egwu nwerụ ego na-ajụ, nwanne, o?
Ijele erubego, mụ na onye ga-agba egwu, ee?
Igbo dị ready ka egwu na-akpọ o
Ndị ọma m ji agbalụgha na ijele mụ na-eru ee
Ezege ndị Igbo ka egwu na-akpọ o
Phyno bịanụ o
Mụ na onye ga-agba egwu o?
Onye ga-agba, ee?