Top Songs By Del B
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Del B
Performer
Phyno
Performer
Munir Mahmud t/as Mufasa
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Del B
Songwriter
Phyno
Songwriter
Munir Mahmud t/as Mufasa
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Del B
Producer
Lyrics
[Intro]
Ọ nweedịị
It's Del B on the beat
Joor, joor
[Chorus]
Oya, baby, twist your body
More pressure, more pressure
I say, make you twist your body
More pressure, more pressure
Oya, baby, twist your body
More pressure, more pressure
I say, make you twist your body
More pressure, more pressure
[Refrain]
You want me?
Nwaayọ, na ị dị egwu o
You want me?
Ji nwaayọ, na i koo mụ oo
You want me?
Nnwa, welụ nwaayọ na efuo mụ o
You want me?
Welụ nwaayọ na i gbuo mụ o
[Chorus]
Twist your body (Yeah)
More pressure, more pressure
I say, make you twist your body (Yeah)
More pressure, more pressure
[Verse 1]
Tody bad
Body bad
Body, yeah
Body, body, body, body, gan
[Chorus]
Twist your body
More pressure, more pressure
I say, make you twist your body
More pressure, more pressure
[Refrain]
Nwaayọ na ị dị egwu o
Welụ nwaayọ na i koo mụ o
Nnwa, welụ nwaayọ na efuo mụ o
Welụ nwaayọ na i gbuo mụ o
Yeah
[Verse 2]
Omoge what's the level?
Ọmọ, I need the level
They want to show me level
[Verse 3]
You know I like it when you twist your body
Ọọ nya ka ị na-eme, nnwa, no send nobody
Atọpego m parcel to spray you money
Onye nọchie m ụzọ, I go beat somebody
And adị m ready ịkwụ anything for what you carry
Ma ị dịị aṅụ Henny, you go drink Bacardi
Ị bụlụ movie, I go grab my copy
'Cause ife m na-awụlụ bụ your banging body
M ma ata yị ka shaky, just copịlị my addy
Abụ m ezigbo onye egwu ka Benni McCathy
M ga-achụpagide gị ka efi Malawi
M ma enye yị alawi, ị dị ready, halla me
Slow down
Maka Chi, ị na-akpọfe m when you slow whine
Call, I go answer, kpọnyebe, no doubt
Ana m achị maka ị gbagochaa, you must go down
Ọ kwa akụkọ gị na-ewuzikwa na the whole town
[Chorus]
Rest your body
More pressure, more pressure
I say, make you twist your body
More pressure, more pressure
[Refrain]
You want me?
Nwaayọ, na ị dị egwu o
You want me?
Welụ nwaayọ na i koo mụ oo
You want me?
Nnwa, welụ nwaayọ na efuo mụ o
You want me?
Welụ nwaayọ na i gbuo mụ o
You want me?
[Outro]
Del B on the beat
Written by: Ayodele Basil t/as Del B, Chibuzor Nelson Azubuike t/as Phyno, Munir Mahmud t/as Mufasa