Lyrics
[Intro]
Kee ihe na-eme, nwanne?
Anyị nọ ya
Zigi Zigi Zigi Raa
Kee ihe na-eme, nwanne?
Ọ kwa anyị nọ ya?
[Chorus]
Anytime ị nụlụ, "Where the money dey?" (Iyoo)
Daily hustle, zero holiday (Iyoo)
Dalụ ọnụma na-esefu na geh (Iyoo)
Nọlụ Onitsha na-enye ha aza na Malay (Iyoo)
Anytime ị nụlụ, "Where the money dey?" (Iyoo)
Daily hustle, zero holiday (Iyoo)
Dalụ ọnụma na-esefu na geh (Iyoo)
Nọlụ Onitsha na-enye ha aza na Malay (Iyoo)
Ezigbo (Iyoo)
Kee way? (Iyoo)
Ị nọ there (Iyoo, Iyoo, Iyoo)
Tatatawu (Iyoo)
Kee way? (Iyoo)
Ị nọ there, ị nọ there, ị nọ there, ị nọ there (Taa)
[Verse 1]
Onitsha Ado n'Iduu
Jungle no be zoo
A na-apịa kpom on a steady, mana udo gba shoe
Abụ m anụ nwelụ obi, nwee mbada liver too
Men gbasịa mkpụlụmmili, e gwuo mmiri Nkịsị too
Face of ụmụ Onitsha, two thousand and forever
Nuno bụ Italian, ife niile m yi n'arụ m leather
Enwerọọ m park, mana m pụta, boss, boss a na-ada
Ego ka anyi ji agba ụmụnwaanyị stud, and ha ga na-ada
Ị dị very free itinye anya gị na my business
Mana ọọ ndị Guinness Awka road bụ my witness
Na ọọ ịkụkpọ mmadụ anya bụ ihe bụ my weakness
Obi dị m ka self-con, no room for forgiveness
Anyị nwelụ upper hand n'Upper Iweka
Everything taking shape, ka ukwu Nwanneka
Anyị nwelụ men n'Ọmọba
M signal-ụọ, ọ sara
Nwee babes wey dey work, work, work, ka Rihanna
[Chorus]
Anytime ị nụlụ, "Where the money dey?" (Iyoo)
Daily hustle, zero holiday (Iyoo)
Dalụ ọnụma na-esefu na geh (Iyoo)
Nọlụ Onitsha na-enye ha aza na Malay (Iyoo)
Anytime ị nụlụ, "Where the money dey?" (Iyoo)
Daily hustle, zero holiday (Iyoo)
Dalụ ọnụma na-esefu na geh (Iyoo)
Nọlụ Onitsha na-enye ha aza na Malay (Iyoo)
Ezigbo (Iyoo)
Kee way? (Iyoo)
Ị nọ there (Iyoo, Iyoo, Iyoo)
Tatatawu (Iyoo)
Kee way? (Iyoo)
Ị nọ there, ị nọ there, ị nọ there, ị nọ there (Taa)
[Verse 2]
Yeah, I'm not a king, I'm the king
Pendulum dey learn for where my mood dey swing
So chakwaalụ m maka ọ lewago m
Full time, nwanne pụtalụ m maka o sebego m (Yeah)
I made ma goons proud, so ha dị qualified ịdị arrogant
Paint the city red, ka ejidee zobo kpojuo colourant
Life is not easy, nnwa, copy that or zaga that
Pay attention, even though na my fee dịkwa exhorbitant
M banye obodo, m bee Jeriq na Zee
Sess2 na Romeo, men m nwelụ pedigree
8th mood, asa gị ka na-ekolu line Cardi B
A ga-agbanyelụ ya film Harry B
Men julu Ọdọakpu, Fegge, Wọlịwọ
Nkpor, Awada, 33, Okpoko and many more
It's a pity na ị ma akwukwo na-agba first
Mapụtazie street, nnwa, bụlụ ezigbo iti bọlịbọ (Raa)
Tidy-ie some SK
Kpọnye na my HK
Enye gị hands, i nwee ike i-pick on your first day
Ụgbọ m enwerọọ speed limit, high spirit
Ebele adịrọọ ya, beat sick, but I still kill it