Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Ifé
Ifé
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
AJ AFROBANK
AJ AFROBANK
Producer

Lyrics

[Intro]
Uuuh, mmmhhnnn
Eei! iye eee a
Eiye ee
Aaaa
Ụmụ Obiligbo nnọ oo
Ọwọkọwọọọ
Eji m nke onye
[Verse 1]
Gilibati wogo wogo
Ọsụnyela isi na poto poto
Obibie omezie, omebie odozie
Di anyị medebe, maka na ọzọ bụ iwe m ooo
Elegizanda Okoye
Dokwalụnụ mụ ya aka na nti oo
Dokwalụnụ mụ ya aka na nti
Maka na ọgụ bụ ọgụ eji ofo
[PreChorus]
Atụ ọlụnụ ọmalụ, ọmalụ, ọmalụ o
Atụ ọlụnụ ofeke, ofeke fenye isi n'ọfịa
Onye a na-agwọ ibi, ọ na-eto afọ
Ga-ebi kwanụ ọsọ na ajọ ọfịa
[PreChorus]
Atụ ọlụnụ ọmalụ, ọmalụ, ọmalụ o
Atụ ọlụnụ ofeke, ofeke fenye isi n'ọfịa
Onye a na-agwọ ibi, ọ na-eto afọ
Ga-ebi kwanụ ọsọ na ajọ ọfịa
[Chorus]
Oyi m, gbado anya ooo
Gbado anya ooo
N'ụwa ọzọemena oo
Ọzọemena, ooo
[Chorus]
Oyi m, gbado anya ooo
Gbado anya ooo
N'ụwa ọzọemena oo
Ọzọemena, ooo
[Refrain]
Ọzọ, ọzọ
Ọzọemena ooo, doh, doh
Ọzọemena ooo, doh, doh, doh
[Refrain]
Ọzọ, ọzọ
Ọzọemena ooo, doh, doh
Ọzọemena ooo, doh, doh, doh, doh
[Verse 2]
Ife dị mma so m eje
M ga-asị ya "Ọzọemena"
Ife dị mma so m eje
M ga-asị ya "Ọzọemena"
Ife dị njọ mebenụ e
Kwụọ sị ya "Ọzọemekwana"
Ife dị njọ mebenụ
Obodo a sị ya "Ọzọemekwana"
Aiyaaa aaa
Onye asịlị "Jide ka iji n'enu ụwa"
Nwelụ ife dị mma ọ na-eme
Ọ sị gị "Raa ka iji nwanne m"
Ị na-emekwa ife dị njọ, eyi aaa
[Verse 3]
Oyi akwa nwa oo
Nwanne mụ, makwalụ onwe yị
Onye na-eme ife dị njọ
Nwanne mụ, makwalụ onwe gị
Ife onye melụ ka Chukwu ji akwị ya ụgwọ
Nwanne m, makwalụ onwe gị
Imete mma, gị na mma ga-ana
Imete njọ, ngị na njọ ya-ana ee
Ị na-anụ ka mụ na-ekwu eee
Iye, aaa
Iye, iye, iye, ọzọemena
Eyi, ọzọemena
Ọzọemena, nya ka anyị na-ekwụlụ ajọ ife
Eyi, ọzọemena
Nwanne m, ya ka anyị na-ekwu eee, aaa
Eh, eh, ọzọ
[Chorus]
Ọzọemena ooo
Ọzọemena ooo
Ọzọemena eee, eee
[Chorus]
Ozọemena ooo
Ọzọemena ooo
Ee, ọzọemena eee, eee
[Refrain]
Ọzọ, ọzọ
Ọzọemena o, doh, doh
Ọzọemena o, doh, doh, doh
[Refrain]
Ọzọ, ọzọ
Ọzọemena o, doh, doh
Ọzọemena o, doh, doh, doh
[Outro]
Nụlụkwa ife anyị na-ekwu
Mụ na Akụ Nwafor ooo
Na Okpuọzọ nwanne m
I na-anụ?
Ọzọemena o, ooo
Written by: Ebuka Obiligbo, Ifeanyi Obiligbo, Ifechukwu Mercy Michael, Umu Obiligbo
instagramSharePathic_arrow_out