Top Songs By Aguero Banks
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Francis Chukwu
Composer
Lyrics
[Intro]
It's a Blackboy Banks
Bịa o, Bịa o, Bịa o
Bịa o, Bịa o, Bịa o
I no wan fail oo
[Verse 1]
Life is a marathon, ekechigo m my shoe lace
Everyday I'm grinding, to activate my full pace
Wake up in the morning, and I say grace
'Cause, onye ọbụna na-ahustle, nwee his payday
Ị na-akpọzị m onye anwụlụ, ọ dịka, ị mabu m tey tey
Ị ma mgbe m legwọọ na street, na nke ọga idee?
I never took short cuts, I never switched lanes
Sọ Ihe m na-achọ bụ my own, I hustle and motivate
Every win is a win, I just want to make it count
Hustle gonyee gị AZ, ga-egonyenwu gị loud
I only trust one **** , adịghị m eme ihe crowd
I wana see my worth multiplied, and see my mama proud
M drop pains and sacrifice, flipoo the cheque
Ezege gechee my EP, sị m na ọ dị impressed
I'm not about what's now, I'm about what's next
I can't settle for less,I hear voices in my head
F*** it, I cant be depressed, nne m sị na m bụ the best
And "God is never late", that's what I wrote on my chest
Adị m ka team Guardiola na-ecoach, I dey press
Ịmaa nfụdị m, everyday, I dey press
[Chorus]
Bịa o, Bịa o, Bịa o
Bịa o, Bịa o, Bịa o
I no wan fail oo (Chukwu ekwena, Chukwu ekwena)
Ọkwa ị nọ ya o, Baba, Ị ga-agbawa m aka
I no wan fail oo
[Verse 2]
Arinze my guy kpọọm na phone, ọ sim na ọdaa agụzị
M sị a ọọ gịnị bụ problem, ọọ men ka ọọ ndị nkuzi?
Ọ sị m, "ọnwerọọ much, ọọ just na, ọdịghị emezi
'Cause, bills na abịa from his family, ọmalọọ ihe ọga emezi
His younger brother nọ law school, he has to see him through
His younger sister chịị ide Jamb, ọchọgo ịba school
His family ejilọọ much, he has to keep it cool
M sị ya, "I wish you goodluck, I go always pray for you"
One faithful day, ọ kpọọ m by 6:00am
Sị m na Jehova melụ ya Isaac emegoli ya Abel
Ọ sị m, "we'll never be poor again" m sị ya, "Amen"
Ọ sị m, "ọkwa ị chetalụ mgbe anyị legwọọ back then?"
Now, my man egosigo m na Jehovah na-akpọfe Men
Onye owu na-asabu last week na-asụzị ka gen'
But nothing ever changed, anyị ka bụ same boys nọ na Fence
So, only difference bụzị ịkpọzie m show, I pull up in a Benz
Ebe Chukwu na-echelụ m, tell me, why should I worry?
He showed me the bigger picture even ma mgbe ọ dị blurry
Now I can't miss shots, my men na akpom Steph Curry
Ọkwa ha sịbụ na m dị local, for a verse, ha na-enye m foreign (Ị ga-enye m foreign)
Ya, ha, ha na-enye m foreign
For a verse, ha na-enye m foreign
Jah, ha na-enye m foreign
[Outro]
Bịa o, Bịa o, Bịa o
Bịa o, Bịa o, Bịa o
I no wan fail oo
Written by: Francis Chukwu