Featured In
Top Songs By DJ Kaywise
Credits
PERFORMING ARTISTS
DJ Kaywise
Performer
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
AYORINDE KEHINDE OKIKI
Composer
Chibuzor Nelson Azubuike
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Yung Willis
Producer
Lyrics
Agụ adaa eri agụ
Ọbụ m ka nwata a na-ebu ọlụ?
Cos I pull up in a motor m ji asa ọlụ
Ọ pasa maka ego adaa agwụ agwụ
I go talk am, maka nwoke adaa ezo ọnụ
Kechibe, maka isi m na-enwu ọkụ
Fast life, mana nwoke adaa ebu ọnụ
9 abanị bụ oge anyị ji agba ọgwụ
Phyno onye highway (Phyno onye highway)
Kaywise highway (Kaywise highway)
Ụmụaka highway (Ụmụaka highway)
Nnwa, chelụ m na highway (Chelụ m na highway)
Ọwa m nọ highway (Ọwa m nọ highway)
Chụbịa na highway (Chụbịa na highway)
Men chọba okporo, a banye highway (Okporo a banye highway)
No come dey whine me (No come dey whine me)
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Ọ dị ya, kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Ọ dị ya, kpọkọkpọ
Bute ife yị here (Bute ife yị here)
Ọ kwa ị ma eme? (Ọ kwa ị ma eme?)
Onye ọbụna ji akụkọ bịa, sị ya waa, akpa ife yị there
Ị fụlụ m nwee gị n'uncompi
Ezege na street, no compi
Reason I dey keep am one hundy
Mana i tinyelụ m anya, ị taa kọnkrị
Phyno onye highway (Phyno onye highway)
Kaywise highway (Kaywise highway)
Ụmụaka highway (Ụmụaka highway)
Nnwa, chelụ m na highway (Chelụ m na highway)
Ọwa m nọ highway (Ọwa m nọ highway)
Chụbịa na highway (Chụbịa na highway)
Men chọba okporo, a banye highway (Okporo a banye highway)
DBanj whine me (DBanj whine me)
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Ọ dị ya, kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Kpọkọọ kpọkọkpọ
Ọ dị ya, kpọkọkpọ
A daa ama aka (A daa ama aka)
A daa akpa mkpa (A daa akpa mkpa)
When money talk, ọ daa aba mba
A sị na ọ bịalụ late, ọ na-awa awa
Maka Chukwu, ị fụlụ m nwee gị n'uncompi
Toyota na Porshe, no compi
Reason I dey keep am one hundy
Maka o luo n'omume, ị ghọọ zombie
Agụ adaa eri agụ
Ọbụ m ka nwata a na-ebu ọlụ?
Cos I pull up in a motor m ji asa ọlụ
Ọ pasa maka ego adaa agwụ agwụ
I go talk am, maka nwoke adaa ezo ọnụ
Kechibe, maka isi m na-enwu ọkụ
Fast life, mana nwoke adaa ebu ọnụ
9 abanị bụ oge anyị ji agba ọgwụ
Phyno onye highway (Phyno onye highway)
Kaywise highway (Kaywise highway)
Ụmụaka highway (Ụmụaka highway)
Nnwa, chelụ m na highway (Chelụ m na highway)
Ọwa m nọ highway (Ọwa m nọ highway)
Chụbịa na highway (Chụbịa na highway)
Men chọba okporo, a banye highway (Okporo a banye highway)
No come dey whine me (No come dey whine me)
Written by: AYORINDE KEHINDE OKIKI, Chibuzor Nelson Azubuike